Zechariah 9:1
Ikpe ọmụma megide ndị iro Izrel
1
Okwu Amụma.
Nke a bụ okwu
Onyenwe anyị
megide ala Hadrak,
na obodo Damaskọs ka ọ ga-ezukwa ike,
nʼihi nʼebe
Onyenwe anyị
nọ ka anya mmadụ niile
na ebo niile nke Izrel dị.
Copyright information for
IboBIU